Kolaboy and MC Yom - Ojadili(Official Audio)

Описание к видео Kolaboy and MC Yom - Ojadili(Official Audio)

Listen to the official audio for Ojadili by Kolaboy & MC Yom off the EP Kola From The East.

Stream here - https://mad.ffm.to/kolaboy-kolafromth...

Follow Kolaboy On Socials:
Instagram -   / kolaboyofficial  
Twitter -   / kolaboyofficial  
Facebook -   / kolaboyofficial  
TikTok -   / kolaboy_  

Lyrics:
oyooooooooooo
odia
suprijenne
suprijenne
kola boy

inuru ojam o ojam bu oja mmuo
inuru onum n' ube mmuonwu kam n' ebe n' uwa o
igbo amaruwo n' isi kwere ugo ga eti ugo oh
obodo amalugo n' onye solu mpi ga aracha oroma
onye chi mere eze n' uwa n' eze ka oga abu n' uwa
ma gi echezona n' enwere oja ka oja

ojadili nwoke ike (oja)
oja nwoke n' asha mmanu (oja)
oja nwoke menwulu ife( oja)
ojadili nwa mmanu (oja)

ojadili nwoke ike (oja)
oja nwoke bu nwa nkanu(oja)
oja nwoke jini ego igwe(oja)
ojadili bu nwa mmanu nwa mmanu

ojadili (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
ojadili jere ogu n' mmuo (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
ojadili jere ogu n' mmuo (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
ojam oh ojam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

verse 1
n' azu oche ka nwa nobu
kita chukwu ewelugo onodu
ego dizi ka nsi obogu
gone are days mgbe okolu

see!!
ana-egbu achala o n' eto
chi ga eji mana emecha oga efo
kita ubiam fu nwoke o n' ezo
afia obuna mkposara ha n' ego

so adaugo recha ba
nwoke ji chaa so nwa puta ba
ndi osi imi m ga egonye ha utaba
nwoke bu baller kpoziem utaka
(as in attacker) seh
fupurum oja

ojam nwere ibobo ojam
nwere awele
obodo amalugo n' onye chi mere eze ga abu eze
adiro esi ife nwere ibobo ngo n' uwa oh
ojam o (suprijenne)
ojam o(suprijenne)
ojam o(para ba)
ojam o (para ba)
ojam o

chorus
ojadili (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
ojadili jere ogu n' mmuo (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
ojadili jere ogu n' mmuo (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
ojam oh ojam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

2nd verse
see negodu convoy (convoy)
nwoke buzinu moi moi (moi moi)
umu nnunnu they wan chop (wan chop)
aga egotenu koi koi

ha na-enyezim aka ise
otego mbido maba iche
kita mmaputa nyem oche
ndi mmuna na ajam ike

ha n' etuzim oja nwoke nwere levels
oga aboki nwere kettles
m order all the bills settled
ichokwa igotekwuo bottles

ojadili nwoke ike (oja)
oja nwoke n' asha mmanu (oja)
oja nwoke menwulu ife( oja)
ojadili nwa mmanu (oja)

ojadili nwoke ike (oja)
oja nwoke bu nwa nkanu(oja)
oja nwoke jini ego igwe(oja)
ojadili bu nwa mmanu nwa mmanu

ojadili (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
ojadili jere ogu n' mmuo (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
ojadili jere ogu n' mmuo (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
ojam oh ojam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)
ojam oh
ojam oh
oja erika
ojam eh ojam oh
ojam eh ojam oh
ojam eh ojam oh

onwe men bu oja men nwere levels
odera nwoke nwere levels
mallam figo nwere kettles
zebra door gi nwere levels
anold, associates landlord
sir peter mba pinnacles
dubby ji ego eme miracles
celebrity barrister
ego nwoke n' ada na chorister

sir valentine ozoigbo ofu nwa aguata ji eme onu
e ekenem ntu n' ukana c.e.o spotter construction companies
e kee maka onyeoma famzy , ezigbote nwa ugbawka
e passy exchange
ehh kee maka igwe autos no 1 car dealer n' ime ogbe
ekene kenelum casports e ezigbo alobam
eh ekenem onyeocha cdp c.e.o
auto mobiles
kensparks
ide na asia
yaski don dada
ekenem ijele ijele one na africa
e kenelum master master onye igba
e kee maka davis nation kakawu no.1 na germany ehh imakwa

kola
boy

#kolaboy #Ojadili #MCYom #kolafromtheeast

Комментарии

Информация по комментариям в разработке