Onaputawom N'ala Piti- Revd. Patty Obasi

Описание к видео Onaputawom N'ala Piti- Revd. Patty Obasi

Onaputa wom n’ime uwa ojo n’ile, omewo ka okwu ya mia mkpuru n’imem, otinyewokwa abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah

Chorus
Onaputawom na ala apiti, omewo kam guzo n’elu oke nkume, otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah


Ona edum wayo gafe ndagwuruwgwu, ona enyem onu, ona akasim obi, nga abukwuru ya abu otito n’abali, okwesiri otito Halleluja

Chorus
Onaputawom na ala apiti, omewo kam guzo n’elu oke nkume, otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah


omatawokwa ndi huru ya anya, omatawo ndi ji okwukwe n’efe ya, omatawo ndi kwere ijeghari, okwere ha nkwa udo Hallelujah

Chorus
Onaputawom na ala apiti, omewo kam guzo n’elu oke nkume, otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah


Ima nma Ckukwu ona abu ike ya, ohunanya okariri anyi na nghota, udo nke onyere anyi uwa apughu inye ya,okwesiri otito Allelujah

Chorus
Onaputawom na ala apiti, omewo kam guzo n’elu oke nkume, otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah x3

Комментарии

Информация по комментариям в разработке