Learn Igbo - Bird Dance - O nwere ofu nnụnụ & Pererempe -

Описание к видео Learn Igbo - Bird Dance - O nwere ofu nnụnụ & Pererempe -

Lyrics (Bird Dance)
O nwere ofu nnụnụ
There is a bird
Mgbe ọbụla chi na abọ
Every dawn (as the day breaks)
Ọ ga n’elu osisi
Perches on a tree
Ọ na-abụ abụ si - Tụnwiii tụnwi tụnwi tụ
Singing - Tụnwiii tụnwi tụnwi tụ

Onye na onye gaara abụ enyiọma? – Pererempe
Who would be good friends?
Chiri ibe ji - n’aka n’aka
…carrying pieces of yam
Chiri ibe ede - n’aka n’aka
…carrying pieces of cocoyam
Nwa ọkụkụ mpịọ mpịọ
…chickens crying mpịọ mpịọ
Osisi toro n’ọfịa
A tree in bush
Nwaada ji ari elu kpọọ ya - Pererempe
the Miss climbs a tree and was called out

The above seems to be a story about - How can you be good friends with someone that does this to you? Pererempe keeps taking things away from the friend's place and was caught climbing a tree in the bush and was called out.

Комментарии

Информация по комментариям в разработке