PROTOOLZ- Ike Pentecost (official visualizer2)

Описание к видео PROTOOLZ- Ike Pentecost (official visualizer2)

Listen to ''Ike Pentecost ''out now

https://li.sten.to/ike...​

Follow Protoolz:
Facebook:Officialprotoolz
Instagram:   / officialprotoolz  ​
Twitter:@realprotoolz
TikTok:   / protoolz  ​

Ike Pentecost lyrics

Onye ji ego ji mba
Ayo ko ko koo na obu mu bu ALUSI EGWU na ekwu ohhh
Onye ji ego ji mba
Inugo okwu m

I na nukwa onum ka ona ebe oh
Na mgbribga amaro na ezi na eyi Egwu
Na enu uwa oh
Asim gi relax na mmonwu anyi na Agba Aza
Okwa ima billionaire bu onye ji cash Oh
Na men na eli zi nu ego na uko ego
Na fa amaro kwanu cashless policy Oh ohhhh

Men bu nu power Ike Pentecost
Akpo nyesia your hood things are Getting serious
Obu mu Kara gi ima na guys kwu na Oku
Maka igbawazia anyi touch ifu na Men Pacha nku
Otu adigha si ndo owute gi si iro
Okwu anyi Okwu ego
Kariri gbo ndi iro
Anyi anara chi kwa oh
Gi na onye na amuri
Anyi anara chi kwa oh
Gi na onye na amuri

Na nwata kwocha aka
Osoru ndi nwe obodo tawa ife
Osoru ndi ogaranya libe oh
Osoru ndi nwe obodo libe ife
Iyoko ko umu elu uwa oh na nwata kwocha aka

Osoru ndi nwe obodo tawa ife
Osoru ndi ogaranya libe oh
Osoru ndi nwe obodo libe ife

Obu na ima ka osi adi
I so kwa wee nwere obodo
I ga amazi
I so kwa wee nwere obodo
Na asa maka ta mma o so kwa wee Nwere obodo
E gbuo lu ya ewu o so kwa wee Nwere obodo
Isi na i furo fine guy oh ju kenu Nwata na nne gi ana akpunu nwoke
Isi na imara ka osi adio oh ,enter the Place Ka guys gbuwaru gi oru
Ke kwa aju na ume

Men bu nu power Ike Pentecost
Akpo nyesia your hood things are Getting serious
Obu mu Kara gi ima na guys kwu na Oku
Maka igbawazia anyi touch ifu na Men Pacha nku
Otu adigha si ndo owute gi si iro
Okwu anyi Okwu ego
Kariri gbo ndi iro
Anyi anara chi kwa oh
Gi na onye na amuri
Anyi anara chi kwa oh
Gi na onye na amuri
Na nwata kwocha aka ya
Osoru ndi nwe obodo tawa ife
Osoru ndi ogaranya libe oh
Osoru ndi nwe obodo libe ife
Iyoko ko umu elu uwa oh na nwata kwocha aka
Osoru ndi nwe obodo tawa ife
Eze oku nwanne mu bia nuru olum
Alusi egwu number one biko bia ke Ne
Na Agu ewgu obu egwu juru gi onu Ohhh
Na enu uwa
Iso kwa we nwere obodo
Sunox aka na aku igba oh
Iso kwa we nwere obodo
Oga na i menwuru ife wu
Iso kwa we nwere obodo
Nwanne m na oso kwa nwere obodo
Ndi Nwe obodo
Ndi Nwe obodo
Mara Obodo I nulu ya oh

Комментарии

Информация по комментариям в разработке