Ihe niile Banyere m + Too Ya

Описание к видео Ihe niile Banyere m + Too Ya

Collaboration with the extremely talented Monlee Mane. Check out his channel here:    / @monleemane  

LYRICS:

Ihe niile banyere m n'emetụ Chukwu n'obi
Echiche udo
N’Ọganiru ka Ọ n'echere m o
Ọ gaghị ekwe
K'echiche ndi ilo mezue
Amara Chineke
Ọ bara ụba n'ebe m nọ

Too ya
Too ya n’ọbụ dike
Too ya n’onye nwe anyị bu eze

TRANSLATION:

Everything that concerns me affects God’s heart,
Thoughts of peace
And progress are what he has for me
He won’t allow
The thoughts of the enemy come to pass
The grace of God
Is abundant to me

Praise him
Praise him for he is strong
Praise him for our Lord is king

Комментарии

Информация по комментариям в разработке